Abụ Ọma 80:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Chineke, biko, nabataghachi anyị.+ Meere anyị amara* ka e wee zọpụta anyị.+ 4 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, olee mgbe ị ga-akwụsị ileghara ekpere ndị gị anya n’ihi nnukwu iwe ị na-ewesa ha?+
3 Chineke, biko, nabataghachi anyị.+ Meere anyị amara* ka e wee zọpụta anyị.+ 4 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, olee mgbe ị ga-akwụsị ileghara ekpere ndị gị anya n’ihi nnukwu iwe ị na-ewesa ha?+