Aịzaya 26:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-agụsi m* agụụ ike n’abalị ịmata gị. N’eziokwu, m ji obi m niile na-achọ gị.+ I kpewe ụwa ikpe,Ndị bi n’ụwa ga-amụta ime ezi omume.+ Aịzaya 45:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Eluigwe, mee ka mmiri zoo.+ Ka ezi omume si n’ígwé ojii zoo ka mmiri. Ka ala meghee, mịakwa nzọpụta ka mkpụrụ,Ka o meekwa ka ezi omume pulite n’otu mgbe ahụ.+ Ọ bụ mụnwa bụ́ Jehova mere ka ọ dị otú ahụ.”
9 Ọ na-agụsi m* agụụ ike n’abalị ịmata gị. N’eziokwu, m ji obi m niile na-achọ gị.+ I kpewe ụwa ikpe,Ndị bi n’ụwa ga-amụta ime ezi omume.+
8 Eluigwe, mee ka mmiri zoo.+ Ka ezi omume si n’ígwé ojii zoo ka mmiri. Ka ala meghee, mịakwa nzọpụta ka mkpụrụ,Ka o meekwa ka ezi omume pulite n’otu mgbe ahụ.+ Ọ bụ mụnwa bụ́ Jehova mere ka ọ dị otú ahụ.”