Abụ Ọma 84:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ anyị+ na ọta anyị.+ Ọ na-emere ndị mmadụ amara, na-emekwa ka a na-akwanyere ha ùgwù. Jehova agaghị ajụ inyeNdị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta ihe ọ bụla dị mma.+ Jems 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụ n’eluigwe ka anyị si enweta onyinye ọ bụla dị mma, nke zukwara okè.+ Ọ na-esi n’aka Chineke, bụ́ Nna kere ìhè na-esi n’eluigwe, abịa.+ Chineke adịghị ka onyinyo na-anaghị anọ otu ebe, nke na-agbanwekwa agbanwe.+
11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ anyị+ na ọta anyị.+ Ọ na-emere ndị mmadụ amara, na-emekwa ka a na-akwanyere ha ùgwù. Jehova agaghị ajụ inyeNdị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta ihe ọ bụla dị mma.+
17 Ọ bụ n’eluigwe ka anyị si enweta onyinye ọ bụla dị mma, nke zukwara okè.+ Ọ na-esi n’aka Chineke, bụ́ Nna kere ìhè na-esi n’eluigwe, abịa.+ Chineke adịghị ka onyinyo na-anaghị anọ otu ebe, nke na-agbanwekwa agbanwe.+