Abụ Ọma 25:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova dị mma, bụrụkwa onye ezi omume.+ Ọ bụ ya mere o ji akụziri ndị mmehie otú ha kwesịrị isi na-ebi ndụ.+ Abụ Ọma 145:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova na-emere ihe niile o kere eke ihe ọma,+Ọrụ ya niile na-egosikwa na ọ na-eme ebere. Luk 18:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jizọs asị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezigbo onye? E nweghị onye bụ́ ezigbo onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+
8 Jehova dị mma, bụrụkwa onye ezi omume.+ Ọ bụ ya mere o ji akụziri ndị mmehie otú ha kwesịrị isi na-ebi ndụ.+
19 Jizọs asị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezigbo onye? E nweghị onye bụ́ ezigbo onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+