Diuterọnọmi 3:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ị malitela ime ka ohu gị hụ na ị dị ebube, hụkwa na ị dị ike,*+ n’ihi na olee chi nọ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa nke na-arụ ụdị nnukwu ọrụ ndị ị na-arụ?+ Abụ Ọma 104:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova, ọrụ ị rụrụ dị nnọọ ọtụtụ.+ I ji amamihe rụọ ha niile.+ Ihe ndị i kere eke juru n’ụwa.
24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ị malitela ime ka ohu gị hụ na ị dị ebube, hụkwa na ị dị ike,*+ n’ihi na olee chi nọ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa nke na-arụ ụdị nnukwu ọrụ ndị ị na-arụ?+