Abụ Ọma 27:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ezorola m onwe* gị.+ Ejila iwe chụpụ ohu gị. Ọ bụ gị bụ onye na-enyere m aka.+ Ahapụla m, agbakụtakwala m azụ, Chineke m, onye na-azọpụta m. Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+
9 Ezorola m onwe* gị.+ Ejila iwe chụpụ ohu gị. Ọ bụ gị bụ onye na-enyere m aka.+ Ahapụla m, agbakụtakwala m azụ, Chineke m, onye na-azọpụta m.
2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+