Abụ Ọma 71:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ghọọrọ m ebe a rụsiri ike n’oké nkume,Bụ́ ebe m ga na-agbaba mgbe niile. Biko, nye iwu ka a zọpụta m,N’ihi na ị bụ nkume m dị elu na ebe m a rụsiri ike.+ Abụ Ọma 90:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 90 Jehova, ị bụ ebe mgbaba anyị*+ si n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.
3 Ghọọrọ m ebe a rụsiri ike n’oké nkume,Bụ́ ebe m ga na-agbaba mgbe niile. Biko, nye iwu ka a zọpụta m,N’ihi na ị bụ nkume m dị elu na ebe m a rụsiri ike.+