Ọpụpụ 23:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “M na-ezipụ mmụọ ozi ka o butere unu ụzọ,+ ka o chebe unu n’ụzọ ma kpọbata unu n’ebe m kwadebere.+ Ndị Hibru 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi, sị: “Ọ na-eme ka ndị mmụọ ozi ya sie ike, na-emekwa ka ndị ozi ya*+ bụrụ ire ọkụ.”+ Ndị Hibru 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ na-eje ozi dị nsọ,*+ ndị e zipụrụ ka ha jeere ndị a ga-azọpụta ozi?
20 “M na-ezipụ mmụọ ozi ka o butere unu ụzọ,+ ka o chebe unu n’ụzọ ma kpọbata unu n’ebe m kwadebere.+
7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi, sị: “Ọ na-eme ka ndị mmụọ ozi ya sie ike, na-emekwa ka ndị ozi ya*+ bụrụ ire ọkụ.”+
14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ na-eje ozi dị nsọ,*+ ndị e zipụrụ ka ha jeere ndị a ga-azọpụta ozi?