Aịzaya 63:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’oge niile ha nọ na-ata ahụhụ, ọ nọ na-ewute ya.+ Onye ozi ya* zọpụtara ha.+ Ọ gbapụtara ha maka na ọ hụrụ ha n’anya, na-emetekwara ha ebere.+ N’oge ahụ niile, o buliri ha elu, lekọtakwa ha ụbọchị niile.+
9 N’oge niile ha nọ na-ata ahụhụ, ọ nọ na-ewute ya.+ Onye ozi ya* zọpụtara ha.+ Ọ gbapụtara ha maka na ọ hụrụ ha n’anya, na-emetekwara ha ebere.+ N’oge ahụ niile, o buliri ha elu, lekọtakwa ha ụbọchị niile.+