Abụ Ọma 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị ma aha gị ga-atụkwasị gị obi.+ Jehova, ị gaghị ahapụ ndị na-achọ gị.+ Ilu 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Aha Jehova bụ ụlọ elu siri ike.+ Onye ezi omume na-agbaba na ya, e chebe ya.+