Abụ Ọma 138:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ bụrụgodị na m nọ ná nsogbu, ị na-echebe m ndụ.+ Ị na-amatị aka gị mesie ndị iro m iwe ji ike. Aka gị siri ike* ga-azọpụta m. Aịzaya 43:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụrụ na unu agafewe mmiri, m ga-anọnyere unu.+ Ọ bụrụkwa na unu agafewe osimiri, ọ gaghị eri unu.+ Ọ bụrụ na unu agafewe ebe ọkụ dị, ọ gaghị ere unu,Ire ọkụ agaghịkwa ere unu.
7 Ọ bụrụgodị na m nọ ná nsogbu, ị na-echebe m ndụ.+ Ị na-amatị aka gị mesie ndị iro m iwe ji ike. Aka gị siri ike* ga-azọpụta m.
2 Ọ bụrụ na unu agafewe mmiri, m ga-anọnyere unu.+ Ọ bụrụkwa na unu agafewe osimiri, ọ gaghị eri unu.+ Ọ bụrụ na unu agafewe ebe ọkụ dị, ọ gaghị ere unu,Ire ọkụ agaghịkwa ere unu.