Abụ Ọma 25:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova dị mma, bụrụkwa onye ezi omume.+ Ọ bụ ya mere o ji akụziri ndị mmehie otú ha kwesịrị isi na-ebi ndụ.+ Aịzaya 28:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Chineke na-agwa mmadụ* ka ọ na-eme ihe ziri ezi. Ọ na-akụzikwara ya ihe.+ Jọn 6:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 E dere n’Akwụkwọ Ndị Amụma, sị: ‘Jehova* ga-akụziri ha niile ihe.’+ Onye ọ bụla gere Nna m ntị ma mụta ihe na-abịakwute m.
8 Jehova dị mma, bụrụkwa onye ezi omume.+ Ọ bụ ya mere o ji akụziri ndị mmehie otú ha kwesịrị isi na-ebi ndụ.+
45 E dere n’Akwụkwọ Ndị Amụma, sị: ‘Jehova* ga-akụziri ha niile ihe.’+ Onye ọ bụla gere Nna m ntị ma mụta ihe na-abịakwute m.