1 Samuel 12:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova agaghị ahapụ unu*+ n’ihi aha ya dị ebube,+ maka na Jehova ekpebiela na unu ga-abụ ndị ya.+ Abụ Ọma 37:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ihi na ikpe ziri ezi na-amasị Jehova,Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-erubere ya isi.+ ע [Ayin] Ọ ga na-echebe ha mgbe niile.+ Ma a ga-ebibi ụmụ ndị ajọ omume.+ Ndị Hibru 13:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ka otú unu si ebi ndụ gosi na unu ahụghị ego n’anya,+ kama ka ihe ndị dị ugbu a ju unu afọ.+ N’ihi na o kwuru, sị: “E nweghị ihe ga-eme ka m hapụ gị, e nweghịkwa ihe ga-eme ka m gbakụta gị azụ.”+
28 N’ihi na ikpe ziri ezi na-amasị Jehova,Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-erubere ya isi.+ ע [Ayin] Ọ ga na-echebe ha mgbe niile.+ Ma a ga-ebibi ụmụ ndị ajọ omume.+
5 Ka otú unu si ebi ndụ gosi na unu ahụghị ego n’anya,+ kama ka ihe ndị dị ugbu a ju unu afọ.+ N’ihi na o kwuru, sị: “E nweghị ihe ga-eme ka m hapụ gị, e nweghịkwa ihe ga-eme ka m gbakụta gị azụ.”+