Aịzaya 60:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Agwaetiti niile ga-eji m nwee olileanya.+ Ụgbọ mmiri ndị na-aga Tashish ga-anọ n’ihuMa e bulatawa ma ụmụ gị ndị nọ ebe dị anya+Ma ọlaọcha ha ma ọlaedo ha,N’ihi aha Jehova bụ́ Chineke gị na Onye Nsọ Izrel,Chineke ga-eme ka ị dị ebube.*+
9 Agwaetiti niile ga-eji m nwee olileanya.+ Ụgbọ mmiri ndị na-aga Tashish ga-anọ n’ihuMa e bulatawa ma ụmụ gị ndị nọ ebe dị anya+Ma ọlaọcha ha ma ọlaedo ha,N’ihi aha Jehova bụ́ Chineke gị na Onye Nsọ Izrel,Chineke ga-eme ka ị dị ebube.*+