4“N’ihi na, lee, ụbọchị nke na-ere ka oké ọkụ na-abịa.+ Ndị niile dị mpako na ndị niile na-eme ajọ omume ga-adị ka ahịhịa ọka. Ụbọchị ahụ nke na-abịa ga-erepịa ha ka ọkụ, ọ gaghịkwa erefọ mgbọrọgwụ ha ma ọ bụ alaka ha.” Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.