Jeremaya 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Onye ọ bụla na-akpa àgwà ka onye na-enweghị uche na onye na-amaghị ihe. Ihere ga-eme omenkà ọ bụla n’ihi arụsị ndị ọ kpụrụ,+N’ihi na arụsị ndị ahụ bụ ihe e ji eduhie mmadụ. Ha anaghịkwa eku ume.*+
14 Onye ọ bụla na-akpa àgwà ka onye na-enweghị uche na onye na-amaghị ihe. Ihere ga-eme omenkà ọ bụla n’ihi arụsị ndị ọ kpụrụ,+N’ihi na arụsị ndị ahụ bụ ihe e ji eduhie mmadụ. Ha anaghịkwa eku ume.*+