Ọpụpụ 18:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ugbu a, amatala m na Jehova karịrị chi niile ọzọ+ n’ihi ihe o mere ndị mpako ndị ji obi ọjọọ mesie ndị ya ike.” Aịzaya 44:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị m, unu atụla ụjọ. Unu atụkwala egwu.+ Ọ̀ bụ na mụ adịghị mbụ gwa ya onye ọ bụla n’ime unu? Unu bụ ndị àmà m.+ Ọ̀ dị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m? Mba, ọ dịghị Oké Nkume ọzọ dị.+ Ọ dịghị ọzọ m ma.’”
11 Ugbu a, amatala m na Jehova karịrị chi niile ọzọ+ n’ihi ihe o mere ndị mpako ndị ji obi ọjọọ mesie ndị ya ike.”
8 Ndị m, unu atụla ụjọ. Unu atụkwala egwu.+ Ọ̀ bụ na mụ adịghị mbụ gwa ya onye ọ bụla n’ime unu? Unu bụ ndị àmà m.+ Ọ̀ dị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m? Mba, ọ dịghị Oké Nkume ọzọ dị.+ Ọ dịghị ọzọ m ma.’”