Abụ Ọma 37:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ihi na ikpe ziri ezi na-amasị Jehova,Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-erubere ya isi.+ ע [Ayin] Ọ ga na-echebe ha mgbe niile.+ Ma a ga-ebibi ụmụ ndị ajọ omume.+ Abụ Ọma 145:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova na-eche ndị niile hụrụ ya n’anya nche,+Ma ọ ga-ala ndị ajọ omume niile n’iyi.+
28 N’ihi na ikpe ziri ezi na-amasị Jehova,Ọ gaghịkwa ahapụ ndị na-erubere ya isi.+ ע [Ayin] Ọ ga na-echebe ha mgbe niile.+ Ma a ga-ebibi ụmụ ndị ajọ omume.+