Abụ Ọma 33:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Bụkuonụ ya abụ ọhụrụ.+ Kpọọnụ ụbọ akwara ka ndị bụ́ aka ochie, tiekwanụ mkpu ọṅụ. Abụ Ọma 96:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 96 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+ Ndị niile bi n’ụwa, bụkuonụ Jehova abụ.+ Abụ Ọma 149:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 149 Toonụ Jaa!* Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+ Toonụ ya n’ọgbakọ ndị na-erubere ya isi.+ Aịzaya 42:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị si n’oké osimiri aga njem na ihe niile dị n’oké osimiri,Agwaetiti dị iche iche na ndị bi na ha,+Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+ Jirinụ abụ too ya n’ụwa niile.+
10 Ndị si n’oké osimiri aga njem na ihe niile dị n’oké osimiri,Agwaetiti dị iche iche na ndị bi na ha,+Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ.+ Jirinụ abụ too ya n’ụwa niile.+