Ọpụpụ 15:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova, aka nri gị dị ezigbo ike,+Jehova, aka nri gị na-akụri onye iro. Aịzaya 52:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova emeela ka mba niile hụ aka ya dị nsọ.+ Ndị niile nọ n’ụwa ga-ahụ ihe Chineke anyị mere iji zọpụta ndị ya.+ Aịzaya 59:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ hụrụ na e nweghị onye na-enyere ha aka. O jukwara ya anya na e nweghị onye na-agbachitere ha. N’ihi ya, o ji aka ya zọpụta ha.* Ezi omume ya nyekwaara ya aka. Aịzaya 63:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Anọ m na-ele anya, ma e nweghị onye na-enyere m aka. O wutere m na o nweghị onye chọrọ ịkwado m. Ọ bụzi aka m ka m ji zọpụta ha.*+ Ezigbo iwe ji m bụ ihe nyeere m aka.
10 Jehova emeela ka mba niile hụ aka ya dị nsọ.+ Ndị niile nọ n’ụwa ga-ahụ ihe Chineke anyị mere iji zọpụta ndị ya.+
16 Ọ hụrụ na e nweghị onye na-enyere ha aka. O jukwara ya anya na e nweghị onye na-agbachitere ha. N’ihi ya, o ji aka ya zọpụta ha.* Ezi omume ya nyekwaara ya aka.
5 Anọ m na-ele anya, ma e nweghị onye na-enyere m aka. O wutere m na o nweghị onye chọrọ ịkwado m. Ọ bụzi aka m ka m ji zọpụta ha.*+ Ezigbo iwe ji m bụ ihe nyeere m aka.