Ọpụpụ 23:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Lezienụ anya mee ihe niile m gwara unu.+ Unu akpọkwala aha chi ọ bụla ọzọ. E kwesịghị ịnụ aha ha n’ọnụ unu.+ Joshụa 23:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Obi sie unu ike idebe ihe niile e dere n’akwụkwọ Iwu+ Mosis na ime ha. Unu ahapụkwala ha mewe ihe ọzọ.+ 7 Unu na mba ndị a fọrọ akpakwala.+ Unu akpọkwala chi ha aha+ ma ọ bụkwanụ jiri ha ṅụọ iyi. Unu efekwala ha ofufe. Unu akpọkwarala ha isiala.+
13 “Lezienụ anya mee ihe niile m gwara unu.+ Unu akpọkwala aha chi ọ bụla ọzọ. E kwesịghị ịnụ aha ha n’ọnụ unu.+
6 “Obi sie unu ike idebe ihe niile e dere n’akwụkwọ Iwu+ Mosis na ime ha. Unu ahapụkwala ha mewe ihe ọzọ.+ 7 Unu na mba ndị a fọrọ akpakwala.+ Unu akpọkwala chi ha aha+ ma ọ bụkwanụ jiri ha ṅụọ iyi. Unu efekwala ha ofufe. Unu akpọkwarala ha isiala.+