Levitikọs 26:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 M ga-echeta ọgbụgba ndụ mụ na Jekọb+ na ọgbụgba ndụ mụ na Aịzik+ nakwa ọgbụgba ndụ mụ na Ebreham.+ M ga-echetakwa ala unu Luk 1:54, 55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Ọ gbatarala Izrel bụ́ ohu ya ọsọ enyemaka, si otú a gosi na o chetara nkwa o kwere.+ 55 O kwere nkwa na ya ga-emere Ebreham na ụmụ* ya ebere ruo mgbe ebighị ebi,+ ọ bụkwa ihe a ka ọ gwara nna nna anyị hà.”
42 M ga-echeta ọgbụgba ndụ mụ na Jekọb+ na ọgbụgba ndụ mụ na Aịzik+ nakwa ọgbụgba ndụ mụ na Ebreham.+ M ga-echetakwa ala unu
54 Ọ gbatarala Izrel bụ́ ohu ya ọsọ enyemaka, si otú a gosi na o chetara nkwa o kwere.+ 55 O kwere nkwa na ya ga-emere Ebreham na ụmụ* ya ebere ruo mgbe ebighị ebi,+ ọ bụkwa ihe a ka ọ gwara nna nna anyị hà.”