Abụ Ọma 73:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ike nwere ike ịgwụ m, obi nwekwara ike ịda m mbà,Ma, Chineke bụ oké nkume m nke na-eme ka obi sie m ike, bụrụkwa òkè m ruo mgbe ebighị ebi.+
26 Ike nwere ike ịgwụ m, obi nwekwara ike ịda m mbà,Ma, Chineke bụ oké nkume m nke na-eme ka obi sie m ike, bụrụkwa òkè m ruo mgbe ebighị ebi.+