Abụ Ọma 83:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka ndị mmadụ mara na aha gị bụ Jehova+Nakwa na ọ bụ naanị gị bụ Onye Kacha Elu n’ụwa niile.+