Ọpụpụ 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jaa* bụ ike m na ume m, n’ihi na ọ na-azọpụta m.+ Onye a bụ Chineke m. M ga-eto ya.+ Ọ bụ Chineke nke nna m,+ m ga-ajakwa ya mma.+
2 Jaa* bụ ike m na ume m, n’ihi na ọ na-azọpụta m.+ Onye a bụ Chineke m. M ga-eto ya.+ Ọ bụ Chineke nke nna m,+ m ga-ajakwa ya mma.+