1 Ihe E Mere 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mgbe ha zukọrọ, Eze Devid biliri, sị: “Ụmụnne m na ndị nke m, nụrụnụ ihe m chọrọ ikwu. Ọ dị m n’obi ịrụ ebe a ga-adọsa igbe ọgbụgba ndụ Jehova nakwa ebe Chineke anyị ga na-agbakwasị ụkwụ.+ M kwakọtakwara ihe ndị a ga-eji arụ ya.+ Abụ Ọma 132:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka anyị bata n’ebe o bi.*+ Ka anyị kpọọ isiala n’ihu ya.*+
2 Mgbe ha zukọrọ, Eze Devid biliri, sị: “Ụmụnne m na ndị nke m, nụrụnụ ihe m chọrọ ikwu. Ọ dị m n’obi ịrụ ebe a ga-adọsa igbe ọgbụgba ndụ Jehova nakwa ebe Chineke anyị ga na-agbakwasị ụkwụ.+ M kwakọtakwara ihe ndị a ga-eji arụ ya.+