1 Samuel 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O nweghị onye dị nsọ ka Jehova. O nweghị onye dị ka gị.+ O nweghịkwa oké nkume siri ike ka Chineke anyị.+ Aịzaya 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha jikwa olu dara ụda na-agwa ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ụwa niile na-egosi ebube ya.”
2 O nweghị onye dị nsọ ka Jehova. O nweghị onye dị ka gị.+ O nweghịkwa oké nkume siri ike ka Chineke anyị.+
3 Ha jikwa olu dara ụda na-agwa ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ụwa niile na-egosi ebube ya.”