Abụ Ọma 95:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 95 Bịanụ ka anyị tie mkpu ọṅụ n’ihu Jehova. Ka anyị tie mkpu ọṅụ ma too Oké Nkume na-azọpụta anyị.+ 2 Ka anyị bịa n’ihu ya kelee ya.+ Ka anyị tie mkpu ọṅụ ma bụkuo ya abụ otuto. Abụ Ọma 98:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị niile bi n’ụwa, tienụ mkpu ọṅụ, tookwanụ Jehova. Nweenụ obi ụtọ, tienụ mkpu ọṅụ, bụọkwanụ abụ otuto.+
95 Bịanụ ka anyị tie mkpu ọṅụ n’ihu Jehova. Ka anyị tie mkpu ọṅụ ma too Oké Nkume na-azọpụta anyị.+ 2 Ka anyị bịa n’ihu ya kelee ya.+ Ka anyị tie mkpu ọṅụ ma bụkuo ya abụ otuto.
4 Ndị niile bi n’ụwa, tienụ mkpu ọṅụ, tookwanụ Jehova. Nweenụ obi ụtọ, tienụ mkpu ọṅụ, bụọkwanụ abụ otuto.+