Abụ Ọma 50:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ bụ onye na-ekele m na-eto m. Ekele ya bụ àjà ọ na-achụrụ m.+ Mụnwa bụ́ Chineke ga-azọpụtakwaOnye na-eso ụzọ dị mma.”+ Abụ Ọma 66:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M ga-eji àjà a na-esucha ọkụ bata n’ụlọ gị.+ M ga-emezu nkwa m kwere gị,+ Abụ Ọma 122:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 122 Aṅụrịrị m ọṅụ mgbe ha sịrị m: “Ka anyị gaa n’ụlọ Jehova.”+ 2 Ugbu a, Jeruselem, anyị abatalaN’ọnụ ụzọ ámá gị wee guzoro n’ime gị.+
23 Ọ bụ onye na-ekele m na-eto m. Ekele ya bụ àjà ọ na-achụrụ m.+ Mụnwa bụ́ Chineke ga-azọpụtakwaOnye na-eso ụzọ dị mma.”+
13 M ga-eji àjà a na-esucha ọkụ bata n’ụlọ gị.+ M ga-emezu nkwa m kwere gị,+ Abụ Ọma 122:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 122 Aṅụrịrị m ọṅụ mgbe ha sịrị m: “Ka anyị gaa n’ụlọ Jehova.”+ 2 Ugbu a, Jeruselem, anyị abatalaN’ọnụ ụzọ ámá gị wee guzoro n’ime gị.+
122 Aṅụrịrị m ọṅụ mgbe ha sịrị m: “Ka anyị gaa n’ụlọ Jehova.”+ 2 Ugbu a, Jeruselem, anyị abatalaN’ọnụ ụzọ ámá gị wee guzoro n’ime gị.+