Ilu 20:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Onye na-ekwutọ mmadụ na-agagharị na-akọsa ihe a na-achọghị ka ndị ọzọ mara.+ Gị na onye asịrị na-atọ ụtọ* akpala.
19 Onye na-ekwutọ mmadụ na-agagharị na-akọsa ihe a na-achọghị ka ndị ọzọ mara.+ Gị na onye asịrị na-atọ ụtọ* akpala.