Abụ Ọma 61:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M ga-esi n’ebe niile ụwa sọtụrụ besara gị ákwáMgbe m dara mbà n’obi.+ Duru m gaa n’elu nkume dị elu karịa m.+ Abụ Ọma 142:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M gwara ya ihe niile na-echegbu m. M kọọrọ ya nsogbu m niile+
2 M ga-esi n’ebe niile ụwa sọtụrụ besara gị ákwáMgbe m dara mbà n’obi.+ Duru m gaa n’elu nkume dị elu karịa m.+