Ọpụpụ 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ogologo oge* gachara, eze Ijipt nwụrụ.+ Ma ndị Izrel ka nọ na-asụ ude maka na e ji ha mere ndị ohu, ha na-ebekwa ákwá arịrị. Ha nọkwa na-ebesara ezi Chineke ákwá ka o nyere ha aka maka na e ji ha mere ndị ohu.+
23 Mgbe ogologo oge* gachara, eze Ijipt nwụrụ.+ Ma ndị Izrel ka nọ na-asụ ude maka na e ji ha mere ndị ohu, ha na-ebekwa ákwá arịrị. Ha nọkwa na-ebesara ezi Chineke ákwá ka o nyere ha aka maka na e ji ha mere ndị ohu.+