Abụ Ákwá 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 O si n’eluigwe zite ọkụ ka o ree ọkpụkpụ m niile.+ Ọ gbasaala ụgbụ ka o jide ụkwụ m. Ọ manyela m ịlaghachi azụ. O meela ka m dị ka nwaanyị na-ata ahụhụ. M na-arịa ọrịa ụbọchị niile.
13 O si n’eluigwe zite ọkụ ka o ree ọkpụkpụ m niile.+ Ọ gbasaala ụgbụ ka o jide ụkwụ m. Ọ manyela m ịlaghachi azụ. O meela ka m dị ka nwaanyị na-ata ahụhụ. M na-arịa ọrịa ụbọchị niile.