Abụ Ọma 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 I nyochaala obi m. I leruola m anya n’abalị.+ Ị nụchaala m.+ Ị ga-achọpụta na e nweghị nkata ọjọọ m kpara,Ejighịkwa m ọnụ m kwuo ihe ọjọọ. Abụ Ọma 26:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova, biko, nyochaa m, nwaleekwa m. Nụchaa obi m na ihe m na-eche n’ala ala obi m.*+
3 I nyochaala obi m. I leruola m anya n’abalị.+ Ị nụchaala m.+ Ị ga-achọpụta na e nweghị nkata ọjọọ m kpara,Ejighịkwa m ọnụ m kwuo ihe ọjọọ.