Job 14:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Mmadụ nwaanyị mụrụAnaghị ebite ndụ aka,+ nsogbu na-ezukwa ya ahụ́.+ 2 Ọ na-apụta ka okooko osisi, mechaa kpọnwụọ.*+ Ọ na-agafe ọsọ ọsọ ka onyinyo ma pụọ n’anya.+ Abụ Ọma 102:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Obi m dịzi ka ahịhịa chanwụrụ achanwụ, nke kpọkwara nkụ,+N’ihi na anaghị m echeta iri nri.
14 “Mmadụ nwaanyị mụrụAnaghị ebite ndụ aka,+ nsogbu na-ezukwa ya ahụ́.+ 2 Ọ na-apụta ka okooko osisi, mechaa kpọnwụọ.*+ Ọ na-agafe ọsọ ọsọ ka onyinyo ma pụọ n’anya.+