Aịzaya 60:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị mba ọzọ ga-arụ mgbidi gị. Ndị eze ha ga na-ejekwara gị ozi.+ M ji iwe tie gị ihe. Ma, m ga-emere gị ebere n’ihi amara m.+
10 Ndị mba ọzọ ga-arụ mgbidi gị. Ndị eze ha ga na-ejekwara gị ozi.+ M ji iwe tie gị ihe. Ma, m ga-emere gị ebere n’ihi amara m.+