Abụ Ọma 22:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na o legharaghị ahụhụ onye a na-emegbu emegbu na-ata anya.+ O zoroghị ya ihu ya.+ Mgbe o besaara ya ákwá ka o nyere ya aka, ọ nụrụ ya.+
24 N’ihi na o legharaghị ahụhụ onye a na-emegbu emegbu na-ata anya.+ O zoroghị ya ihu ya.+ Mgbe o besaara ya ákwá ka o nyere ya aka, ọ nụrụ ya.+