Aịzaya 66:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova kwuru, sị, “Dị ka eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ+ m na-eke ga-adịgide n’ihu m, otú ahụ ka ụmụ* unu na aha unu ga-adịgidekwa.”+
22 Jehova kwuru, sị, “Dị ka eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ+ m na-eke ga-adịgide n’ihu m, otú ahụ ka ụmụ* unu na aha unu ga-adịgidekwa.”+