Abụ Ọma 51:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mee ka obi dịghachi m ụtọ otú ọ dị m mgbe ị zọpụtara m.+ Mee ka irubere gị isi na-agụ m agụụ. Aịzaya 40:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ma, ndị nwere olileanya na Jehova ga-enyere ha aka ga-enwetaghachi ike. Ha ga-efeli elu ka à ga-asị na ha nwere nku ka ugo.+ Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha. Ha ga-eje ije, ma ha agaghị ada mbà.”+
31 Ma, ndị nwere olileanya na Jehova ga-enyere ha aka ga-enwetaghachi ike. Ha ga-efeli elu ka à ga-asị na ha nwere nku ka ugo.+ Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha. Ha ga-eje ije, ma ha agaghị ada mbà.”+