4 Mosis deziri ihe niile Jehova kwuru ede.+ O bilikwara n’isi ụtụtụ rụọ ebe ịchụàjà n’ala ala ugwu ahụ, gwunyekwa ogidi iri na abụọ nke dabara n’ebo iri na abụọ e nwere n’Izrel.
8 M na-agwa ya okwu ihu na ihu,*+ otú doro anya. Anaghị m agwa ya okwu n’ilu. Jehova na-apụtakwa n’ihu ya. Gịnịzi mere na egwu atụghị unu ikwujọ Mosis ohu m?”