Aịzaya 57:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na agaghị m na-alụso ha ọgụ ruo mgbe ebighị ebi. Agaghịkwa m na-ewe iwe mgbe niile.+ M ga-eme ka ike gwụ ndị mmadụ.+ M ga-emekwa ka ike gwụ ihe dị iche iche na-eku ume m kere.
16 N’ihi na agaghị m na-alụso ha ọgụ ruo mgbe ebighị ebi. Agaghịkwa m na-ewe iwe mgbe niile.+ M ga-eme ka ike gwụ ndị mmadụ.+ M ga-emekwa ka ike gwụ ihe dị iche iche na-eku ume m kere.