Abụ Ọma 90:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị na-ekpochapụ ha,+ e chefuo ha ka nrọ a rọrọ n’abalị. N’ụtụtụ, ha na-adị ka ahịhịa ndụ pupụtara epupụta.+ 6 Ha na-awa okooko n’ụtụtụ, maakwa pokopoko. Ma ná mgbede, ha na-achanwụ, kpọnwụọkwa.+ 1 Pita 1:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na “mmadụ* niile dị ka ahịhịa. Ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa. Ahịhịa na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,
5 Ị na-ekpochapụ ha,+ e chefuo ha ka nrọ a rọrọ n’abalị. N’ụtụtụ, ha na-adị ka ahịhịa ndụ pupụtara epupụta.+ 6 Ha na-awa okooko n’ụtụtụ, maakwa pokopoko. Ma ná mgbede, ha na-achanwụ, kpọnwụọkwa.+
24 N’ihi na “mmadụ* niile dị ka ahịhịa. Ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa. Ahịhịa na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,