Daniel 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọkụ nke na-asọ asọ ka mmiri si n’ihu ocheeze ya na-asọpụta.+ Puku kwuru puku ndị mmụọ ozi nọ na-ejere ya ozi, iri puku kwuru iri puku ndị mmụọ ozi guzokwa n’ihu ya.+ Ụlọikpe a+ malitere ikpe ikpe, a saghekwara akwụkwọ dị iche iche.
10 Ọkụ nke na-asọ asọ ka mmiri si n’ihu ocheeze ya na-asọpụta.+ Puku kwuru puku ndị mmụọ ozi nọ na-ejere ya ozi, iri puku kwuru iri puku ndị mmụọ ozi guzokwa n’ihu ya.+ Ụlọikpe a+ malitere ikpe ikpe, a saghekwara akwụkwọ dị iche iche.