1 Ndị Eze 22:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mịkaya asị: “Nụrụnụ ihe Jehova chọrọ ka m gwa unu: M hụrụ ka Jehova nọ n’ocheeze ya+ nakwa ka ndị mmụọ ozi niile guzo n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+ Abụ Ọma 148:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị mmụọ ozi ya niile, toonụ ya.+ Ụsụụ ndị agha ya niile, toonụ ya.+ Luk 2:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Na mberede, ìgwè ndị mmụọ ozi bịakwutere mmụọ ozi ahụ dị ka ụsụụ ndị agha,+ na-eto Chineke, sị: 14 “Ka otuto dịrị Chineke n’ebe kacha elu, ka udo dịkwa n’ụwa maka ndị Chineke meere amara.”*
19 Mịkaya asị: “Nụrụnụ ihe Jehova chọrọ ka m gwa unu: M hụrụ ka Jehova nọ n’ocheeze ya+ nakwa ka ndị mmụọ ozi niile guzo n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+
13 Na mberede, ìgwè ndị mmụọ ozi bịakwutere mmụọ ozi ahụ dị ka ụsụụ ndị agha,+ na-eto Chineke, sị: 14 “Ka otuto dịrị Chineke n’ebe kacha elu, ka udo dịkwa n’ụwa maka ndị Chineke meere amara.”*