Ezikiel 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị mmụọ ozi ahụ* na-acha ọkụ ka icheku ọkụ. Ihe yiri ọwa ọkụ na-enwu enwu na-aga ihu na azụ n’agbata ha. Àmụ̀mà sikwa n’ọkụ ahụ na-egbu.+ Ndị Hibru 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi, sị: “Ọ na-eme ka ndị mmụọ ozi ya sie ike, na-emekwa ka ndị ozi ya*+ bụrụ ire ọkụ.”+ Ndị Hibru 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ na-eje ozi dị nsọ,*+ ndị e zipụrụ ka ha jeere ndị a ga-azọpụta ozi?
13 Ndị mmụọ ozi ahụ* na-acha ọkụ ka icheku ọkụ. Ihe yiri ọwa ọkụ na-enwu enwu na-aga ihu na azụ n’agbata ha. Àmụ̀mà sikwa n’ọkụ ahụ na-egbu.+
7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi, sị: “Ọ na-eme ka ndị mmụọ ozi ya sie ike, na-emekwa ka ndị ozi ya*+ bụrụ ire ọkụ.”+
14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ na-eje ozi dị nsọ,*+ ndị e zipụrụ ka ha jeere ndị a ga-azọpụta ozi?