Jenesis 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Chineke wee sị: “Ka mmiri ahụ dị n’ụwa* sọkọta otu ebe, ka ala nkịtị pụtakwa.”+ O wee dị otú ahụ.