Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 16:8-13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 “Keleenụ Jehova.+ Kpọkuonụ aha ya.

      Kọọrọnụ mba dị iche iche ihe ndị ọ na-eme.+

      9 Bụkuonụ ya abụ, bụkuonụ ya abụ otuto.+

      Chebaranụ ọrụ niile dị ebube ọ na-arụ echiche.*+

      10 Jirinụ aha nsọ ya na-eme ọnụ.+

      Ka obi ndị na-achọ Jehova ṅụrịa ọṅụ.+

      11 Chọọnụ Jehova,+ rịọkwanụ ya ka o nye unu ike.

      Na-arịọnụ ya mgbe niile ka o meere unu amara.+

      12 Chetanụ ihe ndị dị ebube o mere,+

      Ọrụ ebube ndị ọ rụrụ nakwa ikpe ndị o kpere,

      13 Unu ụmụ* Izrel bụ́ ndị ohu ya,+

      Unu ụmụ Jekọb, bụ́ ndị ọ họọrọ.+

  • Abụ Ọma 96:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Kọọrọnụ mba dị iche iche na ọ dị ebube,

      Kọọkwaranụ mmadụ niile ọrụ ndị dị ebube ọ na-arụ.+

  • Abụ Ọma 145:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ha ga-akọsa otú ọchịchị gị si dị ebube,+

      Ha ga-akọsakwa otú i si dị ike,+

      ל [Lamed]

      12 Ka ha wee mee ka ndị mmadụ mara nnukwu ọrụ ndị ị na-arụ+

      Nakwa otú ọchịchị gị si dị ukwuu ma dị ebube.+

  • Aịzaya 12:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Unu ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:

      “Keleenụ Jehova. Kpọkuonụ aha ya.

      Kọọrọnụ mba dị iche iche ihe ndị ọ na-eme.+

      Kpọsaanụ na aha ya dị ebube.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya