Ọpụpụ 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Abụ m Jehova Chineke gị, onye kpọpụtara gị n’Ijipt, bụ́ ebe ị nọ na-agba ohu.*+ Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Maranụ* na Jehova bụ Chineke.+ Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị.*+ Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+
3 Maranụ* na Jehova bụ Chineke.+ Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị.*+ Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+