Jenesis 34:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jekọb wee gwa Simiọn na Livaị,+ sị: “Unu ebuterela m nsogbu wee mee ka m siwe ndị bi n’ala a ísì, ya bụ, ndị Kenan na ndị Perizaịt. Ebe m dị ole na ole, ha ga-ezukọta lụso m ọgụ ma kpochapụ mụ na ndị ezinụlọ m.”
30 Jekọb wee gwa Simiọn na Livaị,+ sị: “Unu ebuterela m nsogbu wee mee ka m siwe ndị bi n’ala a ísì, ya bụ, ndị Kenan na ndị Perizaịt. Ebe m dị ole na ole, ha ga-ezukọta lụso m ọgụ ma kpochapụ mụ na ndị ezinụlọ m.”