2 o kwuru ọzọ na Sera nwunye ya bụ nwanne ya nwaanyị.+ Abimelek eze Gira wee zie ozi, a kpọtara ya Sera.+ 3 Mgbe e mechara, Chineke bịakwutere Abimelek ná nrọ n’abalị, sị ya: “Ị nwụọdịla anwụọ n’ihi nwaanyị ahụ ị kpọọrọ,+ n’ihi na ọ bụ nwunye nwoke ọzọ.”+